Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Eprel p. 3
  • Eprel 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Eprel p. 3

Eprel 9-15

MATIU 27-28

  • Abụ nke 69 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Gaanụ Mee Ndị Mmadụ Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ. N’ihi Gịnị, n’Ebee, Otú Ole?”: (Nkeji 10)

    • Mat. 28:18​—⁠Jizọs nwere ikike buru ibu (w04 7/⁠1 8 ¶4)

    • Mat. 28:19​—⁠Jizọs nyere iwu ka e zie ndị mmadụ ozi ọma ma kụziere ha ihe n’ebe niile n’ụwa (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 28:20​—⁠Anyị kwesịrị inyere ndị mmadụ aka ka ha mụta ma na-eme ihe niile Jizọs kụziri (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 27:51​—⁠Gịnị ka ndọwa ákwà mgbochi ahụ dọwara ụzọ abụọ pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 28:7​—⁠Olee otú mmụọ ozi Jehova si kwanyere ụmụ nwaanyị ndị ahụ bịara n’ili Jizọs ùgwù? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 27:​38-54

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.2 14​—⁠Isiokwu: Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • “Izi Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe Dị Mkpa Maka Ime Ndị Na-eso Ụzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Mgbe unu na-atụle isiokwu a, kpọnye vidio bụ́ Na-ezi Ozi Ọma “n’Akwụsịghị Akwụsị”​—⁠Mgbe Ị Na-anọghị n’Ozi nakwa n’Ozi Ụlọ n’Ụlọ na vidio bụ́ Na-ezi Ozi Ọma “n’Akwụsịghị Akwụsị”​—⁠n’Ebe Ndị Mmadụ Na-anọkarị nakwa Mgbe Ị Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 16

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 73 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya