Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mee p. 2
  • Mee 7-13

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 7-13
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mee p. 2

Mee 7-13

MAK 7-8

  • Abụ nke 13 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile”: (Nkeji 10)

    • Mak 8:34​—⁠Anyị ga-ajụ onwe anyị ma ọ bụrụ na anyị chọrọ iso Kraịst (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a; w92 8/⁠1 17 ¶14)

    • Mak 8:​35-37​—⁠Jizọs jụrụ ajụjụ abụọ dị ezigbo mkpa ga-enyere anyị aka ichebara ihe ndị anyị na-ebute ụzọ ná ndụ echiche (w08 10/⁠15 25-26 ¶3-4)

    • Mak 8:38​—⁠Onye na-eso Kraịst ga-enwerịrị obi ike (jy 143 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 7:​5-8​—⁠Gịnị mere ndị Farisii ji katọọ Jizọs n’ihe gbasara ịkwọ aka? (w16.08 30 ¶1-4)

    • Mak 7:​32-35​—⁠Olee otú anyị ga-esi ṅomie Jizọs n’otú o si chebara nwoke ahụ ntị chiri echiche mgbe ọ na-agwọ ya? (w00 2/⁠15 17-18 ¶9-11)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 7:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 165-166 ¶6-7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 51

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • “Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Na-eso Kraịst”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 19 ¶10-16, igbe dị na peeji nke 50

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 60 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya