Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mee p. 4
  • Ọhụụ nke Na-eme Ka Okwukwe Sie Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọhụụ nke Na-eme Ka Okwukwe Sie Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụzọ Nnwogha Kraịst Si Emetụta Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Nnwogha Kraịst Gosiri Otú Ebube Ya Ga-adị n’Ọdịnihu
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
  • Kraịst—Onye Amụma Dị Iche Iche Lekwasịrị Anya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Ṅaa Ntị n’Okwu Amụma Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mee p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 9-10

Ọhụụ nke Na-eme Ka Okwukwe Sie Ike

9:1-7

Pita, Jems na Jọn hụrụ mgbe Jizọs nwoghara

Chetụgodị otú obi dị Jizọs mgbe ọ nụrụ ka Nna ya nke eluigwe si n’eluigwe kwuo na ihe ya masịrị ya n’oge ọhụụ nnwogha ahụ. O doro anya na o mere ka obi sie ya ike idi ahụhụ ọ na-aga ịta. Ọhụụ a mekwara ka okwukwe Pita, Jems na Jọn siekwa ike. O mere ka obi sie ha ike na Jizọs bụ Mesaya ahụ nakwa na ha mere nke ọma gee ya ntị. Mgbe ihe dị ka afọ iri atọ na abụọ gachara, Pita ka chetara ọhụụ a ha hụrụ na otú o si mee ka o jidekwuo “okwu amụma ahụ” n’aka.​—⁠2 Pita 1:​16-19.

Ọ bụ eziokwu na anyị ahụghị ọhụụ a dị ịtụnanya n’onwe anyị, ma, anyị na-ahụ otú o si na-emezu. Jizọs bụ Eze dị ike na-achị achị ugbu a. N’oge na-adịghị anya, ọ ‘ga-enwezu mmeri ya,’ nke ga-eme ka e nwee ụwa ọhụrụ nke ndị ezi omume ga-ebi n’ime ya.​—⁠Mkpu. 6:⁠2.

Olee otú amụma Baịbụl ndị ị hụrụla ka ha mezuru si mee ka okwukwe gị sikwuo ike?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya