Jun 11-17
LUK 1
Abụ nke 137 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ṅomie Ịdị Umeala n’Obi Meri”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Luk Na-ekwu.]
Luk 1:38—O ji obi umeala kweta ịrụ ọrụ Chineke nyere ya (ia 149 ¶12)
Luk 1:46-55—O ji ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ too Jehova (ia 150-151 ¶15-16)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Luk 1:69—Gịnị ka “mpi nzọpụta” pụtara? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Luk 1:76—Olee otú o si bụrụ na Jọn Onye Na-eme Baptizim “ga-ebute ụzọ gaa n’ihu Jehova”? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 1:46-66
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ụfọdụ a kọwara gbasara isiokwu afọ 2018. (w18.01 8 ¶4-7)
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Jun.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 24
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 58 na Ekpere