Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jun p. 5
  • Jun 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jun p. 5

Jun 18-24

LUK 2-3

  • Abụ nke 133 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-agba Mbọ Ka Unu na Jehova Na-adịkwu ná Mma?”: (Nkeji 10)

    • Luk 2:41, 42—Jizọs so ndị mụrụ ya gaa Ememme Ngabiga (nwtsty ihe a kọwara na Luk 2:41)

    • Luk 2:46, 47—Jizọs gere ndị ndú okpukpe ntị, jụọkwa ha ajụjụ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 2:51, 52—Jizọs nọgidere “na-edo onwe ya n’okpuru” ndị mụrụ ya. O nwetakwara ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu ndị a)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 2:14—Gịnị ka ihe amaokwu a kwuru pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 3:23—Ònye bụ nna Josef? (wp16.3 9 ¶1-3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 2:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosizie otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 2/15 26-27—Isiokwu: Gịnị Mere Ndị Juu Ji “Na-atụ Anya” Mesaya na Narị Afọ Mbụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 134

  • “Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Jiri Ife Chineke Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ha Ji Ohere Ọ Bụla Dapụtaara Ha Mee Ihe Bara Uru.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 25

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 17 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya