Julaị 2-8
LUK 6-7
Abụ nke 109 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma”: (Nkeji 10)
Luk 6:37—Ọ bụrụ na anyị ana-agbaghara ndị ọzọ, ndị mmadụ ga na-agbaghara anyị (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a; w08 5/15 9-10 ¶13-14)
Luk 6:38—Anyị kwesịrị ime ka inye ndị mmadụ ihe mara anyị ahụ́ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Luk 6:38—Ndị mmadụ ga-emere anyị ihe otú ahụ anyị si emere ndị ọzọ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Luk 6:12, 13—Olee ihe Jizọs mere ebe a anyị kwesịrị iṅomi mgbe anyị na-achọ ime mkpebi dị ezigbo mkpa? (w07 8/1 6 ¶1)
Luk 7:35—Olee otú ihe a Jizọs kwuru ga-esi nyere anyị aka ma a katọọ anyị? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 7:36-50
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 197-198 ¶4-5
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma Ka Jehova: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ:
Olee otú Jehova na Jizọs si emere ndị mmadụ ihe ọma?
Olee otú Jehova si agọzi anyị ma anyị na-emere ndị ọzọ ihe ọma?
Olee otú anyị kwesịrị isi na-agbaghara ndị ọzọ?
Olee ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi na-eji oge anyị emere ndị ọzọ ihe?
Olee otú anyị ga-esi mee ka ịna-aja ndị ọzọ mma mara anyị ahụ́?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 27
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 57 na Ekpere