Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọgọst p. 2
  • Ọgọst 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọgọst p. 2

Ọgọst 6-12

LUK 17-18

  • Abụ nke 18 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-ekele Onye Meere Gị Ihe”: (Nkeji 10)

    • Luk 17:11-14​—Jizọs gwọrọ ndị ekpenta iri (ihe ụfọdụ a kọwara na Luk 17:12, 14, nwtsty)

    • Luk 17:15, 16​—Naanị otu n’ime ndị ekpenta ahụ bịara kelee Jizọs

    • Luk 17:17, 18​—Amaokwu Baịbụl ndị a gosiri na mmadụ kwesịrị ikele onye meere ya ihe (w08 8/1 14-15 ¶8-9)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 17:7-10​—Gịnị ka Jizọs ji ihe atụ a na-akụziri anyị? (ihe a kọwara na Luk 17:10, nwtsty)

    • Luk 18:8​—Olee ụdị okwukwe Jizọs na-ekwu gbasara ya n’amaokwu a? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 18:24-43

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 4 ¶1-2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 39

  • “Cheta Nwunye Lọt”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 32

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 117 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya