Septemba 3-9
JỌN 1-2
Abụ nke 13 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jizọs Arụọ Ọrụ Ebube Mbụ Ya”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Jọn Na-ekwu.]
Jọn 2:1-3—Ọnọdụ nwere ike imenye ihere dapụtara n’otu oriri agbamakwụkwọ (w15 6/15 4 ¶3)
Jọn 2:4-11—Ọrụ ebube Jizọs rụrụ mere ka okwukwe ndị na-eso ụzọ ya sie ike (jy 41 ¶6)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jọn 1:1—Olee ihe ndị mere anyị nwere ike iji kwuo na Jọn anaghị ekwu na “Okwu ahụ” bụ Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile? (ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 1:29—Olee ihe mere Jọn Onye Na-eme Baptizim ji kpọọ Jizọs “Nwa Atụrụ Chineke”? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 1:1-18
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 50, Eziokwu nke 2
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Septemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 35 ¶12-19
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 121 na Ekpere