Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Septemba p. 3
  • Septemba 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Septemba p. 3

Septemba 10-16

JỌN 3-4

  • Abụ nke 57 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jizọs Ezie Nwaanyị Sameria Ozi Ọma”: (Nkeji 10)

    • Jọn 4:6, 7—N’agbanyeghị na ike gwụrụ Jizọs, ọ malitere ịkpanyere nwaanyị Sameria ahụ ụka (ihe a kọwara na Jọn 4:6, nwtsty)

    • Jọn 4:21-24—Mkparịta ụka Jizọs na nwaanyị a mechara mee ka ọtụtụ ndị nụ banyere Mesaya ahụ

    • Jọn 4:39-41—Mbọ a Jizọs gbara mere ka ọtụtụ ndị Sameria nwee okwukwe na ya

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 3:29—Olee otú anyị kwesịrị isi ghọta ihe amaokwu a kwuru? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 4:10—Olee ihe ọ ga-abụ ya ka nwaanyị Sameria ahụ ghọtara mgbe Jizọs sịrị “mmiri na-enye ndụ”? Ma, olee ihe Jizọs na-ekwu gbasara ya? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 4:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.2 9 ¶1-4—Isiokwu: Ihe Jọn 4:23 Pụtara.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 77

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịmalite Mkparịta Ụka Ga-eme Ka Anyị Zie Mmadụ Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ná mmechi, gbaa mmadụ niile ume ka ha gbalịa malite, ọ dịkarịa ala otu mkparịta ụka n’izu a. N’izu na-abịanụ, ndị nkwusa ga-enwe ohere ịkọ otú ha si mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 35 ¶20-27, na igbe dị na peeji nke 89

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 35 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya