Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọktoba p. 4
  • Ọktoba 15-21

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 15-21
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọktoba p. 4

Ọktoba 15-21

JỌN 13-14

  • Abụ nke 100 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “M Na-enye Unu Ihe Nlereanya”: (Nkeji 10)

    • Jọn 13:5—Jizọs sara ụkwụ ndị na-eso ụzọ ya (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 13:12-14—Iwu ji ndị na-eso ụzọ Jizọs ‘ịsarịta ibe ha ụkwụ’ (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 13:15—Ndị na-eso ụzọ Jizọs niile ga-eṅomirịrị umeala n’obi ya (mwbr18.10 w99 3/1 31 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 14:6—Olee otú Jizọs si bụrụ “ụzọ na eziokwu na ndụ”? (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 14:12—Olee otú ndị nwere okwukwe na Jizọs ga-esi rụọ “ọrụ karịrị” nke ọ rụrụ? (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 13:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ zie mmadụ ozi ọma n’oge ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 114

  • “Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Achọla Naanị Ọdịmma Gị, Ewekwala Iwe Ngwa Ngwa”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ ‘Nweenụ Ịhụnanya n’Etiti Onwe Unu’—Achọla Naanị Ọdịmma Gị, Ewekwala Iwe Ngwa Ngwa. Oge ka dịrị, tụleenụ ihe dị n’igbe bụ́ “Ihe Atụ Baịbụl Ga-enyere Anyị Aka.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 39

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 120 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya