Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Nọvemba p. 3
  • Nọvemba 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Nọvemba p. 3

Nọvemba 12-18

ỌRỤ NDỊOZI 1-3

  • Abụ nke 104 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Chineke Awụkwasị Ọgbakọ Ndị Kraịst Mmụọ Nsọ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi Na-ekwu.]

    • Ọrụ 2:1-8, 14, 37, 38, 41—Mgbe a wụkwasịchara ndị na-eso ụzọ Jizọs mmụọ nsọ, ha ziri ozi ọma nke mere ka puku mmadụ atọ ghọọ ndị kwere ekwe, e meekwa ha baptizim

    • Ọrụ 2:42-47—Ndị na-eso ụzọ Jizọs lere ndị ọhụrụ e mere baptizim ọbịa nke ọma, meekwa ndokwa ebe ha ga-anọ na Jeruselem iji mee ka okwukwe ha sikwuo ike tupu ha alaghachi ebe ha si (mwbr18.11 w86 12/1 29 ¶4-5, 7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 3:15—Gịnị mere e ji akpọ Jizọs “Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ”? (mwbr18.11 it-2 61 ¶1)

    • Ọrụ 3:19—Olee otú amaokwu a si gosi otú Jehova si agbaghara ndị mmehie chegharịrị echegharị? (cl 265 ¶14)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 2:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) mwbr18.11 it-1 129 ¶2-3—Gịnị Mere E Ji Were Onye Ọzọ Dochie Judas, ma E Nweghị Onye E Ji Dochie Ndịozi Ndị Ọzọ Kwesịrị Ntụkwasị Obi Mgbe Ha Nwụrụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 85

  • “Otú Ọgbakọ Ndị Na-ezi Ozi Ọma n’Ebe A Na-asụ Ọtụtụ Asụsụ Ga-esi Na-emekọ Ihe Ọnụ”: (Nkeji 15) Onye nlekọta ije ozi na ndị na-ege ntị ga-ekwurịta ya. Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya. Ọ bụrụ na ọgbakọ unu na-ezi ozi ọma n’ebe a na-asụ ọtụtụ asụsụ, kwuo ndokwa ndị unu mere maka ịrụ ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 43 ¶1-7

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 68 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya