Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Nọvemba p. 6
  • Nọvemba 26–Disemba 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 26–Disemba 2
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Nọvemba p. 6

Nọvemba 26–Disemba 2

ỌRỤ NDỊOZI 6-8

  • Abụ nke 124 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ọgbakọ Ndị Kraịst Malitere Ọhụrụ Enwee Nsogbu”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 6:1—O yiri ka a na-elefuru ndị inyom na-asụ Grik di ha nwụrụ anya n’ihe a na-ekesa kwa ụbọchị n’ọgbakọ (bt 41 ¶17)

    • Ọrụ 6:2-7—Ndịozi mere ihe iji dozie nsogbu ahụ (bt 42 ¶18)

    • Ọrụ 7:58–8:1—A malitere ịkpagbu ọgbakọ Ndị Kraịst

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 6:15—Olee otú o si bụrụ na ihu Stivin “dị ka ihu mmụọ ozi”? (bt 45 ¶2)

    • Ọrụ 8:26-30—Olee otú Ndị Kraịst si arụ ụdị ọrụ ahụ Filip rụrụ taa? (bt 58 ¶16)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 6:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 33 ¶16-17

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 109

  • “Onyinye A Na-ewetara Jehova” (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ Okenye ga-eme ya. Bụrụ ụzọ kpọnye vidio bụ́ ‘Onyinye A Na-ewetara Jehova.’ Gụọ akwụkwọ ozi ekele alaka ụlọ ọrụ zitere unu maka onyinye unu nyere n’afọ ije ozi gara aga. Kwuo uru ụfọdụ inye onyinye na-abara anyị. Kwuokwa gbasara mmefu ndị ọgbakọ unu na-eme kwa ọnwa. Kwurịtanụ ụzọ ụfọdụ e si enye onyinye nakwa ihe ndị a na-eji ya eme. Jaa ndị nọ n’ọgbakọ unu mma maka otú ha na-esi eji obi ha niile enye onyinye.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 43 ¶19-29

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 67 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya