Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mach p. 2
  • Mach 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mach p. 2

Mach 4-10

NDỊ ROM 12-14

  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya”: (Nkeji 10)

    • Rom 12:10​—Nwee ịhụnanya maka Ndị Kraịst ibe gị (it-1 55)

    • Rom 12:​17-19​—Emegwarala ihe e mere gị (w09 10/15 8 ¶3; w07 7/1 24-25 ¶12-13)

    • Rom 12:​20, 21​—Jiri ihe ọma merie ihe ọjọọ (w12 11/15 29 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Rom 12:1​—Gịnị ka ihe e dere n’amaokwu a pụtara? (lv 64 ¶5-6)

    • Rom 13:1​—Olee otú o si bụrụ na “Chineke debere ọchịchị ndị dị adị n’ọnọdụ ha nọ n’okpuru ya” (w08 6/15 31 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 13:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịjụ Ajụjụ, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 3 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w11 9/1 21-22​—Isiokwu: Gịnị mere anyị ji kwesi ịkwụ ụtụ isi ọ bụrụgodị na ihe e ji ya eme megidere iwu Chineke? (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 77

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 57

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 57 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya