Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mee p. 2
  • Mee 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mee p. 2

Mee 6-12

2 Ndị Kọrịnt 4-6

  • Abụ nke 128 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Anyị Adịghị Ada Mbà”: (Nkeji 10)

    • 2 Kọr. 4:16—Jehova na-eme ka anyị dị ọhụrụ “kwa ụbọchị” (w04 8/15 25 ¶16-17)

    • 2 Kọr. 4:17—Ahụhụ ndị anyị na-ata ugbu a “na-adịru nwa oge, dịkwa mfe” (it-1 724-725)

    • 2 Kọr. 4:18—Anyị kwesịrị ilekwasị anya n’ihe ọma ndị Alaeze Chineke ga-emere anyị

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 2 Kọr. 4:7—Gịnị bụ ‘akụ̀ a dị n’arịa e ji ụrọ kpụọ’? (w12 2/1 28-29)

    • 2 Kọr. 6:13—Olee otú anyị ga-esi ‘meghee obi anyị’ dị ka a gwara anyị mee n’amaokwu a? (w09 11/15 21 ¶7)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Kọr. 4:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịgụzi Ihe Agụzi, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 5 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w04 7/1 30-31—Isiokwu: Onye Kraịst E Mere Baptizim na Onye Nkwusa A Na-emebeghị Baptizim Hà Kwesịrị Ịkpa Maka Ọlụlụ? (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 143

  • M Na-eme Otú Ike Kwere M: (Nkeji 8) Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú Nwanna Foster si nye Jehova ihe niile o nwere mgbe ọ ka na-eto eto, ahụ́ gbasiri ya ike? Olee otú ọnọdụ ya si gbanwee? Olee otú o si na-enye Jehova ihe niile o nwere ugbu a ihe gbanwere? Olee ihe ndị ị mụtara n’akụkọ ya?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 65

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 65 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya