Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 2
  • Jun 3-9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 3-9
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 2

Jun 3-9

NDỊ GALESHIA 4-6

  • Abụ nke 16 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otu ‘Ihe Ngosi Bụ́ Ihe Atụ’ nke Nwere Ihe Ọ Ga-akụziri Anyị”: (Nkeji 10)

    • Gal. 4:​24, 25​—Hega nọchiri anya mba Izrel nọ n’okpuru ọgbụgba ndụ Iwu (it-1 1018 ¶2)

    • Gal. 4:​26, 27​—Sera nọchiri anya “Jeruselem nke dị n’elu,” ya bụ, nzukọ Jehova nke dị n’eluigwe (w14 10/15 10 ¶11)

    • Gal. 4:​28-31​—Ọ bụ “ụmụ” Jeruselem nke dị n’elu ka a ga-esi n’aka ha gọzie ndị Chineke nọ n’ụwa

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Gal. 4:6​—Gịnị ka okwu Hibru ma ọ bụ Arameik bụ́ abba pụtara? (w09 4/1 13)

    • Gal. 6:17​—Olee ụzọ ndị o nwere ike ịbụ na Pọl onyeozi si buru ‘apa ndị na-egosi na ọ bụ ohu Jizọs n’ahụ́ ya’? (w10 11/1 15)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Gal. 4:​1-20 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 6 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w12 3/15 30-31​—Isiokwu: Olee Ihe Mere O Ji Dị Mkpa Ka Onye Kraịst Gbasie Mbọ Ike Zere Ile Ndị Gba Ọtọ? (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 110

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 69

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 40 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya