Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 4
  • Jun 17-23

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 17-23
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 4

Jun 17-23

NDỊ EFESỌS 4-6

  • Abụ nke 71 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Yirinụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Si n’Aka Chineke”: (Nkeji 10)

    • Efe. 6:​11-13​—Ọ dị mkpa ka e chebe anyị ka Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya ghara inweta anyị (w18.05 27 ¶1)

    • Efe. 6:​14, 15​—Jiri eziokwu, ezi omume, na ozi ọma nke udo chebe onwe gị (w18.05 28-29 ¶4, 7, 10)

    • Efe. 6:​16, 17​—Jiri okwukwe, olileanya nke nzọpụta na Okwu Chineke chebe onwe gị (w18.05 29-31 ¶13, 16, 20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • Efe. 4:30​—Olee otú mmadụ nwere ike isi mee ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute? (it-1 1128 ¶3)

    • Efe. 5:5​—Olee otú o si bụrụ na onye anyaukwu na-ekpere arụsị? (it-1 1006 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Efe. 4:​17-32 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) I mechaa ihe dị na peeji nke mbụ, gosi onye ahụ vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 135

  • “Gịnị Bụ Echiche Jehova?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nọgide Na-achọpụta Ihe Bụ́ Uche Jehova (Lev. 19:18).

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 71

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 34 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya