Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Julaị p. 3
  • Julaị 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Julaị p. 3

Julaị 8-14

1 NDỊ TESALONAỊKA 1-5

  • Abụ nke 90 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-akasirịtanụ Ibe Unu Obi ma Na-ewulirịtanụ Ibe Unu Elu”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 1 Ndị Tesalonaịka Na-ekwu.]

    • 1 Tesa. 5:11-13—‘Na-asọpụrụnụ ndị na-elekọta unu nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche’ (w11 6/15 26 ¶12; 28 ¶19)

    • 1 Tesa. 5:14—Na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà, na-akwadonụ ndị na-adịghị ike (w17.10 10 ¶13; w15 2/15 9 ¶16)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • 1 Tesa. 4:3-6—Olee otú o si bụrụ na onye na-akwa iko ‘na-amanye aka n’ihe ndị ruuru nwanna ya’? (it-1 863-864)

    • 1 Tesa. 4:15-17—Olee ndị “a ga-eburu . . . gaa n’ígwé ojii izute Onyenwe anyị na mbara igwe,” oleekwa otú ọ ga-esi eme? (w15 7/15 18-19 ¶14-15)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tesa. 3:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 81

  • Ndị Ọsụ Ụzọ Na-agba Ndị Ọzọ Ume: (Nkeji 9) Kpọnye vidio bụ́ Otú Ndị Ọsụ Ụzọ Si Enyere Ndị Ọzọ Aka. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee otú ndị ọsụ ụzọ nwere ike isi gbaa ndị ọzọ ume n’ọgbakọ? Olee otú ha sirila gbaa gị ume n’ọgbakọ unu?

  • Ndị Kpara Ezigbo Àgwà Anyị Kwesịrị Iṅomi: (Nkeji 6) Kpọnye vidio bụ́ Ka Anyị Jiri “Ntachi Obi Na-agba Ọsọ”—Ṅomie Ndị Meriri n’Ọsọ Ndụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee nsogbu nwanna nwaanyị ahụ nwere? Olee ihe o mere iji nweta agbamume?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 74

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 100 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya