Julaị 22-28
1 TIMOTI 1-3
Abụ nke 103 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gbalịa Ruo Eru Ịrụ Ezi Ọrụ”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 1 Timoti Na-ekwu.]
1 Tim. 3:1—A na-agba ụmụnna nwoke ume ka ha gbalịa ruo eru ịbụ ndị nlekọta n’ọgbakọ (w16.08 21 ¶3)
1 Tim. 3:13—Ụmụnna nwoke ndị na-eje ozi nke ọma na-enweta ọtụtụ ngọzi (km 9/78 4 ¶7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
1 Tim. 1:4—Gịnị mere Pọl ji dọọ Timoti aka ná ntị ka ọ ghara ịṅa ntị n’usoro ọmụmụ? (it-1 914-915)
1 Tim. 1:17—Gịnị mere o ji bụrụ naanị Jehova ka e nwere ike ịkpọ “Eze mgbe ebighị ebi”? (cl 11 ¶15)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tim. 2:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 38-39 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ụmụ Okoro na Ụmụ Agbọghọ So Rụọ Ọrụ na Wọwik Na-asọpụrụ Jehova: (Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a:
Olee otú ụmụ okoro na agbọghọ si nye aka rụọ Betel dị na Wọwik, oleekwa uru ọ baara ha?
Olee ohere ụmụ okoro na agbọghọ nọ n’ọgbakọ nwere iji na-asọpụrụ Jehova?
“Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-akwanyere Ụmụnna Ma nke A Na-akọ Ùgwù.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 76
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 115 na Ekpere