Ọgọst 12-18
TAỊTỌS 1–FAỊLIMỌN
Abụ nke 99 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Họpụta Ndị Okenye”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Taịtọs Na-ekwu.]
Taị. 1:5-9—Ndị nlekọta sekit na-ahọpụta ndị ruru eru otú Akwụkwọ Nsọ kwuru ka ha bụrụ ndị okenye (w14 11/15 29)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Faịlimọn Na-ekwu.]
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Taị. 1:12—Gịnị mere o ji bụrụ na amaokwu a anaghị akwado ịkpa ókè agbụrụ? (w89 5/15 31 ¶5)
Faị. 15, 16—Gịnị mere Pọl agwaghị Faịlimọn ka ọ hapụ Onesịmọs ka o nwere onwe ya? (w08 10/15 31 ¶4)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Taị. 3:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ndị Na-eto Eto, ‘Na-anụnụ Ọkụ n’Obi Ịrụ Ezi Ọrụ’”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Na-eto Eto Na-asọpụrụ Jehova.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 79
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 127 na Ekpere