Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Septemba p. 3
  • Septemba 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Septemba p. 3

Septemba 9-15

NDỊ HIBRU 9-10

  • Abụ nke 10 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Onyinyo nke Ihe Ọma Ndị Gaje Ịbịa”: (Nkeji 10)

    • Hib. 9:​12-14​—Ọbara Kraịst ka “ọbara ewu na nke ehi” mma (it-1 862 ¶1)

    • Hib. 9:​24-26​—Kraịst banyere n’eluigwe ma chee uru nke àjà mgbapụta ya n’ihu Chineke naanị otu ugboro (cf 183 ¶4)

    • Hib. 10:​1-4​—Iwu ahụ nọchiri anya ihe ọma ndị gaje ịbịa (it-2 602-603)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Hib. 9:​16, 17​—Gịnị ka ihe ndị e kwuru n’amaokwu ndị a pụtara? (w92 3/1 31 ¶4-6)

    • Hib. 10:​5-7​—Olee mgbe Jizọs kwuru ihe ndị dị n’amaokwu ndị a, gịnịkwa ka ha pụtara? (it-1 249-250)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 9:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jiri akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye ahụ kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 89

  • Ànyị Ji Ọmụmụ Ihe Anyị Kpọrọ Ihe? (Ọma 27:11): (Nkeji 12) Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ:

    • Olee ihe ndị na-abara anyị uru Nnukwu Onye Nchụàjà anyị bụ́ Jizọs na-eme?

    • Olee ụzọ atọ anyị nwere ike isi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ha?

  • Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 3) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụaka ihe mere ha kwesịrị iji na-ege ntị n’ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 83

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 108 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya