Septemba 23-29
NDỊ HIBRU 12 -13
Abụ nke 88 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ịdọ Aka ná Ntị Na-egosi na Jehova Hụrụ Anyị n’Anya”: (Nkeji 10)
Hib. 12:5—Akwụsịla ime ihe dị mma ma a dọọ gị aka ná ntị (w12 3/15 29 ¶18)
Hib. 12:6, 7—Ndị Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị (w12 7/1 21 ¶3)
Hib. 12:11—Ọ bụ eziokwu na ịnabata aka ná ntị a dọrọ anyị anaghị adị mfe mgbe ụfọdụ, ma ọ na-eme ka anyị bụrụ ezi ndị ohu Chineke (w18.03 32 ¶18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Hib. 12:1—Olee otú “oké ìgwè ndị àmà” ahụ si agba anyị ume? (w11 9/15 17-18 ¶11)
Hib. 13:9—Gịnị ka ihe e kwuru n’amaokwu a pụtara? (w89 12/15 22 ¶10)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 12:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34 ¶19 (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Na-atachi Obi n’Agbanyeghị . . . Ezughị Okè Anyị: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a:
Olee ihe ya na Nwanna Cázares na-alụ kemgbe e mere ya baptizim?
Olee ụzọ ndị e si dọọ ya aka ná ntị?
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 85
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 74 na Ekpere