Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mach p. 4
  • Mach 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mach p. 4

Mach 16-22

JENESIS 25-26

  • Abụ nke 18 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Isọ Rere Ọnọdụ Ya Dị Ka Diọkpara”: (Nkeji 10)

    • Jen. 25:27, 28—Isọ na Jekọb bụ ejima, ma àgwà ha na ihe ndị ha na-enwe mmasị ime dị iche iche (it-1 1242)

    • Jen. 25:29, 30—Isọ kwere ka agụụ na ike ọgwụgwụ dufuo ya

    • Jen. 25:31-34—Isọ ji ọkụ ọkụ resị Jekọb ọnọdụ ya dị ka diọkpara n’ihi otu efere nri (w19.02 16 ¶11; it-1 835)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 25:31-34—Gịnị mere ihe e kwuru n’amaokwu ndị a anaghị egosi na ọ bụ naanị ndị bụ́ ọkpara ka a ga-esi na ha mụta Mesaya? (Hib. 12:16; w17.12 15 ¶5-7)

    • Jen. 26:7—Gịnị mere Aịzik ekwughị eziokwu niile n’ebe a? (it-2 245 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 26:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú anyị ga-esi zere imenye onye nwe ụlọ ihere ma ọ bụrụ na ọ zataghị ajụjụ a jụrụ ya? Olee otú onye nkwusa ahụ si jiri Matiu 20:28 kụzie ihe nke ọma?

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, gị enyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị. (th ihe ọmụmụ nke 15)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 78

  • Jiri Vidio Na-akụziri Ndị Mmadụ Ihe Ma Unu Mụwa Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gịnị Na-eme Ndị Mmadụ Ma Ha Nwụọ? na Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ahụhụ Dịrị?. E lechaa vidio nke ọ bụla, jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú i nwere ike isi jiri vidio a nyere mmadụ aka ma gị na ya mụwa broshọ Ozi Ọma? (mwb19.03 7) Olee ihe ndị e kwuru na vidio a na-enyere gị aka ịkụzi ihe nke ọma? Gwa mmadụ niile na ha mepee broshọ a n’ekwentị ha ma ọ bụ na kọmputa ha, ha ga-ahụ vidio ndị a.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 108

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 107 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya