Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mee p. 2
  • Mee 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mee p. 2

Mee 4-10

JENESIS 36-37

  • Abụ nke 114 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ụmụnne Josef Meere Ya Anyaụfụ”: (Nkeji 10)

    • Jen. 37:​3, 4​—Ụmụnne Josef kpọrọ ya asị n’ihi na ọ bụ ya ka nna ha kacha hụ n’anya (w14 8/1 12-13)

    • Jen. 37:​5-9, 11​—Nrọ Josef rọrọ mere ka ụmụnne ya na-emekwuru ya anyaụfụ (w14 8/1 13 ¶2-4)

    • Jen. 37:​23, 24, 28​—Anyaụfụ ụmụnne Josef na-emere ya mere ka ha meso ya omume ọjọọ

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 36:1​—Gịnị mere e ji akpọ Isọ aha ọzọ bụ́ Idọm? (it-1 678)

    • Jen. 37:​29-32​—Gịnị mere ụmụnne Josef ji gosi Jekọb nna ha uwe Josef dọkara adọka nke ọbara wụkwara? (it-1 561-562)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 36:​1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ikwu Ihe Ndị Ọzọ Ga-aghọtali, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 17 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w10 9/15 14 para. 11-13​—Isiokwu: Ịkwụsị Mpako na Ekworo (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 126

  • “Ì Jikerela?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ okenye ga-eme ya. Kpọnye vidio bụ́ Ì Jikerela Maka Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha? Gwa ụmụnna ihe alaka ụlọ ọrụ na ndị okenye kwuru banyere ịkwadebe maka ọdachi ma ọ bụrụ na ihe ndị ahụ dị.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 113

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 84 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya