Mee 25-31
JENESIS 42-43
Abụ nke 120 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Josef Jidere Onwe Ya”: (Nkeji 10)
Jen. 42:5-7—Josef jidere onwe ya mgbe ọ hụrụ ụmụnne ya (w15 5/1 13 ¶5; 14 ¶1)
Jen. 42:14-17—Josef lere ụmụnne ya ule (w15 5/1 14 ¶2)
Jen. 42:21, 22—Ụmụnne Josef gosiri na ha echegharịala (it-2 108 ¶4)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 42:22, 37—Olee àgwà ọma ndị Ruben nwere? (it-2 795)
Jen. 43:32—Gịnị mere o ji bụụrụ ndị Ijipt ihe arụ iso ndị Hibru rie nri? (w04 1/15 29 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 42:1-20 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ, jụọkwa ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú nwanna nwoke ahụ si webata Akwụkwọ Nsọ nke ọma? Gịnị mere o ji gwa onye ahụ banyere akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, oleekwa otú o si mee ya?
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34 ¶18 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gbalịa Chọpụta Ihe Ndị Gbara Ya Gburugburu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otù Ị Ga-esi Eritekwu Uru n’Ọgụgụ Baịbụl Gị—Nkebi Ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha lee vidio ahụ n’ozuzu ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 116
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 79 na Ekpere