Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jun p. 6
  • Jun 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jun p. 6

Jun 22-28

ỌPỤPỤ 1-3

  • Abụ nke 7 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “M Ga-abụ Ihe M Chọrọ Ịbụ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ọpụpụ Na-ekwu.]

    • Ọpụ. 3:13—Mozis chọrọ ịma ihe aha Jehova pụtara nakwa onye ọ bụ n’eziokwu (w13 3/15 25 ¶4)

    • Ọpụ. 3:14—Jehova na-abụ ihe ọ bụla ọ chọrọ ịbụ iji mezuo nzube ya (kr, igbe dị na peeji nke 43)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 2:10—Olee otú o si kwe omume ada Fero ikuchi Mozis? (g04 4/8 6 ¶5)

    • Ọpụ. 3:1—Olee ụdị onye nchụàjà Jetro bụ? (w04 3/15 24 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 2:11-25 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu. (th ihe ọmụmụ nke 16)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu magazin ọhụrụ zara ajụjụ ọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w02 6/15 11 ¶1-4—Isiokwu: Ihe Dị Ukwuu Karịa Akụ̀ Ndị Dị Oké Ọnụ Ahịa nke Ijipt. (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 2

  • Bụrụ Enyi Jehova—Aha Jehova: (Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, o kwe mee, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Gịnị ka aha Jehova pụtara? Olee ihe ndị Jehova kere? Olee ihe ị ga-eme ka Jehova nyere gị aka?

  • Otú E Si Too Aha Chineke na Denmak, Nọọwee, na Swidin: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị mere o ji bụrụ mmadụ ole na ole maara aha Chineke tupu afọ 1500? Olee otú e si malite ịkpọ aha Jehova na Denmak, Nọọwee, na Swidin? Olee ihe mere Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ ji amasị gị?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 120

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 104 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya