Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 4
  • Ọktoba 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 4

Ọktoba 12-18

ỌPỤPỤ 33-34

  • Abụ nke 115 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Àgwà Jehova Ndị Magburu Onwe Ha”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 34:5​—Ịma aha Chineke pụtara ịma nzube ya, ọrụ ya, na àgwà ya dị iche iche (it-2 466-467)

    • Ọpụ. 34:6​—Àgwà ndị Jehova nwere na-eme ka anyị bịaruo ya nso (w09 5/1 18 ¶3-5)

    • Ọpụ. 34:7​—Jehova na-agbaghara ndị mmehie chegharịrịnụ (w09 5/1 18 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 33:​11, 20​—Olee otú o si bụrụ na Chineke gwara Mozis okwu “ihu na ihu”? (w04 3/15 27 ¶5)

    • Ọpụ. 34:​23, 24​—Gịnị mere okwukwe ji dị ụmụ nwoke ndị Izrel mkpa iji gaa ememme a na-eme ugboro atọ n’afọ? (w98 9/1 20 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 33:​1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ha, sị: Olee otú Brandi si mee ka onye nwe ụlọ ghọta uru ihe ọ na-ekwu bara? Olee otú o si nyere onye nwe ụlọ aka ichebara ihe ọ na-ekwu echiche?

  • Nletaghachi: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 16)

  • Nletaghachi: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-Akụziri Anyị ma jiri isi nke 2 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 80

  • “Ndị Na-eto Eto​—Jehova Ọ̀ bụ Ezigbo Enyi Unu?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Na-eto Eto​—“Detụnụ Jehova Ire Ma Hụ na Ọ Dị Mma.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 136

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 103 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya