Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 2
  • Nọvemba 2-8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 2-8
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 2

Nọvemba 2-8

ỌPỤPỤ 39-40

  • Abụ nke 89 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mozis Mere Ihe Niile E Nyere Ya n’Iwu”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 39:32—Mozis mere ihe niile Jehova kwuru banyere otú a ga-esi rụọ ụlọikwuu ahụ (w11 9/15 27 ¶13)

    • Ọpụ. 39:43—Mozis ji aka ya leruo ụlọikwuu ahụ anya mgbe a rụchara ya

    • Ọpụ. 40:1, 2, 16—Mozis rụrụ ụlọikwuu ahụ otú Jehova gwara ya (w05 7/15 27 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 39:34—Olee otú o nwere ike isi bụrụ ya ka ụmụ Izrel si nweta akpụkpọ anụ sil e ji rụọ ụlọikwuu ahụ? (it-2 884 ¶3)

    • Ọpụ. 40:34—Mgbe ígwé ojii malitere ikpuchi ụlọikwuu nzute ahụ, gịnị ka o gosiri? (w15 7/15 21 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 39:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya. Kwurịtanụ otú mmadụ nwere ike isi ghara itinye ọnụ n’ihe gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma ọ bụ esemokwu e nwere n’obodo ma onye nwe ụlọ chọọ ka o tinye ọnụ.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú i nwere ike isi zaghachi onye nwe ụlọ ma ọ jụọ ihe i chere gbasara otu onye na-azọ ọchịchị ma ọ bụ gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.04 23 ¶8-10—Isiokwu: Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Ghara Itinye Aka na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị ná Mkparịta Ụka Anyị nakwa n’Echiche Anyị? (th ihe ọmụmụ nke 14) 

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 123

  • Na-anụ Ihe Otú Ga-eme Ka Ị Na-aghọta Ihe (Mat. 13:16): (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ajụjụ ndị a: Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ege ntị nke ọma? Gịnị ka ihe e dere na Mak 4:23, 24 pụtara? Gịnị ka e nwere ike iji maa atụ ihe e dere ná Ndị Hibru 2:1? Olee otú anyị ga-esi egosi na anyị na-ege ntị nke ọma?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 139

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 139 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya