Nọvemba 30–Disemba 6
LEVITIKỌS 8-9
Abụ nke 16 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ndị Na-egosi na Jehova Na-agọzi Anyị”: (Nkeji 10)
Lev. 8:6-9, 12—Mozis etee ndị nchụàjà ọhụrụ mmanụ (it-1 1207)
Lev. 9:1-5—Mba Izrel zukọrọ mgbe ndị nchụàjà ahụ chụrụ àjà mbụ ha ji anụmanụ chụọ (it-1 1208 ¶8)
Lev. 9:23, 24—Jehova gosiri na obi dị ya ụtọ maka ndị nchụàjà ahụ a họpụtara (w19.11 23 ¶13)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 8:6—Gịnị ka anyị na-amụta n’iwu ahụ Jehova nyere ndị nchụàjà Izrel ka ha na-adị ọcha? (w14 11/15 9 ¶6)
Lev. 8:14-17—Mgbe a na-ete Erọn na ụmụ ya mmanụ, gịnị mere o ji bụrụ Mozis chụrụ àjà kama ịbụ Erọn? (it-2 437 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 8:31–9:7 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya gbasara otu ihe dị n’Ụlọ Nche nke ọhaneze nke 2, nke afọ 2020, nyekwa ya magazin ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughi ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye nwe ụlọ gbasara jw.org, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 84 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Iji Ekwentị Ezi Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Kpọnye vidio ahụ, kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 1 ¶16-21
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 40 na Ekpere