Disemba 14-20
LEVITIKỌS 12-13
Abụ nke 140 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mụta Ihe n’Iwu E Nyere Ụmụ Izrel Gbasara Ekpenta”: (Nkeji 10)
Lev. 13:4, 5—A na-akpọpụ ndị ekpenta iche (wp18.1 7)
Lev. 13:45, 46—Ndị ekpenta ga-ezere ibufe ndị ọzọ ekpenta (wp16.4 9 ¶1)
Lev. 13:52, 57—A na-ebibi arịa ndị nwere ekpenta (it-2 238 ¶3)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 12:2, 5—N’ihi gịnị ka ịmụ nwa ji mee ka nwanyị bụrụ “onye na-adịghị ọcha”? (w04 5/15 23 ¶2)
Lev. 12:3—Gịnị ka o nwere ike ịbụ ya mere Jehova ji nye iwu ka a na-ebi nwa nwoke ọ bụla a mụrụ úgwù n’ụbọchị nke asatọ? (wp18.1 7)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 13:9-28 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Olee otú Tony si jiri ajụjụ kụzie ihe nke ọma? Olee otú o si mee ka ihe Baịbụl kwuru doo onye nwe ụlọ anya?
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 19)
Nletaghachi: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya broshọ Ozi Ọma ma jiri isi nke 11 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 2 ¶ 8-15
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 28 na Ekpere