Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 9
  • Anyị Na-ekele Chineke na Kraịst n’Ihi na Anyị Ga-emecha Nwere Onwe Anyị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Anyị Na-ekele Chineke na Kraịst n’Ihi na Anyị Ga-emecha Nwere Onwe Anyị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Nsogbu Bịaara Anyị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-ele Ọnwụnwa Anya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Ịna-enwe Ọṅụ n’Oge Ọnwụnwa
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 9
Ebe Jizọs nọ n’ocheeze ya n’eluigwe na-eledata anya n’ụwa, ìhè si n’ebe Jehova nọ esi n’azụ na-enwukwasị ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Anyị Na-ekele Chineke na Kraịst n’Ihi na Anyị Ga-emecha Nwere Onwe Anyị

Olee ihe ndị gị na ha na-alụ kwa ụbọchị? Ị̀ bụ onyeisi ezinụlọ nke na-agbalị ịrụ ọtụtụ ọrụ dịịrị ya? Ị̀ bụ nne ma ọ bụ nna naanị ya na-azụ ụmụ nke na-agbalị ịkpa afọ ya na ụmụ ya? Ị̀ bụ nwa akwụkwọ nke ndị ọgbọ ya na-achọkarị okwu n’ụlọ akwụkwọ? Ọrịa ọ̀ na-enye gị nsogbu ka ọ̀ bụ nká ka gị na ya na-alụ? Onye ọ bụla nwere nsogbu nke ji ya. Nsogbu na-ezodịrị ọtụtụ Ndị Kraịst ka mmiri. Ma, anyị ma na n’oge na-adịghị anya, anyị ga-enwere onwe anyị ná nsogbu ndị a niile.—2 Kọr. 4:16-18.

Ka ọ dị ugbu a, obi na-adịtụ anyị mma n’ihi na anyị ma na Jehova ghọtara ihe anyị na ya na-alụ, obi dịkwa ya ụtọ maka otú anyị si atachi obi ma na-erubere ya isi. Ọ ga-agọzikwa anyị n’ụzọ na-enweghị atụ n’ọdịnihu. (Jere. 29:11, 12) Jizọs hụkwara anyị n’anya. Ka anyị na-arụ ọrụ o nyere anyị, ọ sị na ọ ‘ga-anọnyere anyị.’ (Mat. 28:20) Ọ bụrụ na anyị echee banyere otú ihe ga-adị mgbe anyị ga-enwere onwe anyị n’Alaeze Chineke, ọ ga-eme ka olileanya anyị sie ike, anyị ekpebisiekwa ike ịna-atachi obi n’agbanyeghị nsogbu anyị na-enwe ugbu a.—Rom 8:19-21.

LEENỤ VIDIO BỤ́ LEGIDE JIZỌS ANYA KA OKÉ MKPAGBU AHỤ NA-ERU NSO—IHE ỌMA NDỊ ALAEZE CHINEKE GA-EMERE ANYỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú e si kewapụ ụmụ mmadụ n’ebe Chineke nọ, oleekwa ihe ọ kpataara anyị?

  • Olee ihe ọma ga-emere ndị na-erubere Jehova isi n’ọdịnihu?

  • Gịnị mere ihe ọma ndị a ga-eji nwee isi?

  • Olee ihe ọma ndị ị na-atụ anya ha Jehova ga-emere anyị n’ụwa ọhụrụ?

Foto ndị na-egosi: Ebe ndị mmadụ nọ na Paradaịs na-enwe obi ụtọ. 1. Otu nwanna nwaanyị na-amakụ onye e si n’ọnwụ kpọlite. 2. Nri bụ atụrụ tawa, ebe niile dị ọcha, udo zukwara ebe niile.

Na-ahụ onwe gị n’ụwa ọhụrụ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya