Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 3
  • Mach 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 3

Mach 8-14

ỌNỤ ỌGỤGỤ 9-10

  • Abụ nke 31 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otú Jehova Si Edu Ndị Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọnụ Ọgụ. 9:13—Gịnị ka Ndị Kraịst nwere ike ịmụta n’ihe a gwara ụmụ Izrel n’amaokwu a? (it-1 199 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 10:17-36 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Onye nwe ụlọ gosichaa na o nwere mmasị, gwa ya gbasara vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Kpọọ onye gị na ya na-arụkọ ọrụ ma ọ bụ nwa akwụkwọ ibe gị i ziri ozi ọma n’oge gara aga ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) bhs peeji nke 214, ihe nke 16 e dere ná ngwụcha akwụkwọ ahụ—Kpọọ onye ị na-amụrụ Baịbụl ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs, jirikwa Baịbụl kọwaara ya ihe mere na o kwesịghị ịta achịcha na ịṅụ mmanya e ji echeta ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 17)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 84

  • Mgbanwe Ndị E Mere na Betel nke Mere Ka Ozi Ọma Na-agakwu n’Ihu: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ọkwa a mara ná nnọkọ a na-enwe kwa afọ nke afọ 2015, oleekwa ihe abụọ mere e ji mee mgbanwe ndị e mere? Olee mgbanwe ndị e mere na Betel, oleekwa otú ha si baa uru? Olee otú ọkwa ahụ si metụta alaka ụlọ ọrụ ọhụrụ a na-arụ na Briten? Olee otú mgbanwe ndị a si gosi na Jehova na-edu ndị ya?

  • Ihe Mere Anyị Ji Bịa Betel: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 6 ¶1-8 na igbe dị na peeji nke 44

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 12 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya