Jun 21-27
DIUTERỌNỌMI 7-8
Abụ nke 136 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 8:3—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta na mana Jehova nyere ụmụ Izrel? (w04 2/1 13 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 7:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Kpọọ ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe anyị. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Okwu: (Nkeji 5) w06 1/1 28 ¶14-15—Isiokwu: Echefula Jehova. (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 11 ¶5-12 na igbe dị na peeji nke 89
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 145 na Ekpere