Eprel 25–Mee 1
1 SAMUEL 25-26
Abụ nke 130 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị̀ Na-eme Ihe Ọ Bụla Batara Gị n’Uche Ozugbo?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 25:18, 19—Gịnị mere anyị nwere ike iji kwuo na ihe a Abigel mere apụtaghị na ọ naghị akwanyereghị di ya ùgwù? (ia 80 ¶16)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 25:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 4 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 01
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 98 na Ekpere