Julaị 4-10
2 SAMUEL 18-19
Abụ nke 138 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 19:24-30—Olee otú ihe Mefiboshet mere ga-esi nyere anyị aka? (w20.04 30 ¶19)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 19:31-43 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Mmadụ—Jen. 1:28. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite.a Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Okwu: (Nkeji 5) w21.08 23-25 ¶15-19—Isiokwu: Olee Ihe Ndị Anyị Ka Nwere Ike Ikpebi Ime ma Ọ Bụrụ na Ọnọdụ Agaghị Ekwe Anyị Mee Ihe Buru Ibu n’Ozi Jehova? (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ—Ịsụ Ụzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nwee Obi Ike . . . Onye Ọsụ Ụzọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 11
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 97 na Ekpere
a Ị ga-ahụ isiokwu a na peeji nke 16.