Julaị 11-17
2 SAMUEL 20-21
Abụ nke 62 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Bụ Chi Na-ekpe Ikpe Ziri Ezi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 21:15-17—Gịnị na gịnị ka akụkọ a na-akụziri anyị? (w13 1/15 31 ¶14)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 20:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Mmadụ—Aịza. 55:11. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya na anyị na ya nwere ike ịmụwa Baịbụl n’anaghị ya ego, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ—Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị—Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma.
“Otú E Si Eji Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ezi Ozi Ọma”: (Nkeji 5) Okwu onye nlekọta Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ ga-ekwu.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 12
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 3 na Ekpere