Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 7
  • Mee 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 7

Mee 22-28

2 IHE E MERE 25-27

  • Abụ nke 80 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Nwere Ike Inye Gị Ihe Karịrị Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 26:4, 5​—Gịnị ka ihe mere Ọzaya na-akụziri anyị banyere uru ọ bara inwe onye ndụmọdụ ga na-enyere anyị aka ife Chineke? (w07 12/15 10 ¶1-2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 25:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl. Nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Gwa ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff okwu mmalite isi nke 10 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDU

  • Abụ nke 136

  • Ihe Ọ Bụla Anyị Hapụrụ Iji Nweta Ndụ Ebighị Ebi Efughị Ọhịa (Mak 10:29, 30): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ọ Bụla Anyị Hapụrụ Iji Nweta Ndụ Ebighị Ebi Efughị Ọhịa. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị ka nkwa Jizọs kwere nke e dere na Mak 10:29, 30 kwesịrị ime ka anyị na-eme? Gịnị ka Jizọs mere mgbe ụmụnne ya ndị nwoke nne ji ya na ha na-enweghị okwukwe na ya? Gịnị ka anyị kwesịrị ịna-echeta gbasara ndị ezinụlọ anyị na-abụghị Ndịàmà Jehova?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 46

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 51 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya