Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 10
  • Jun 5-11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 5-11
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 10

Jun 5-11

2 IHE E MERE 30-31

  • Abụ nke 87 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Izukọta Ọnụ Na-abara Anyị Uru”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 30:20​—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú Jehova si gee Hezekaya ntị? (w18.09 6 ¶14-15)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 31:11-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma jiri isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 18)

  • Okwu: (Nkeji 5) w19.01 11-13 ¶13-18​—Isiokwu: Na-aza Ajụjụ n’Ọmụmụ Ihe ma Si Otú ahụ Na-eto Jehova. (th ihe ọmụmụ nke 16)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 74

  • Bụrụ Enyi Jehova​—Na-akwadebe Ihe Ị Ga-aza n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova​—Na-akwadebe Ihe Ị Ga-aza n’Ọmụmụ Ihe. O kwe mee, jụọ ụmụaka ndị bịara ọmụmụ ihe ajụjụ ndị a: Olee otú ị ga-esi akwadebe ka i nwee ike ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe? Gịnị mere obi ga-eji dị anyị ụtọ ọ bụrụgodị na a kpọghị anyị ka anyị zaa ajụjụ n’ọmụmụ ihe?

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ ná nkebi nke 3

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 115 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya