Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Septemba p. 8
  • Ọktoba 2-8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 2-8
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Septemba p. 8

Ọktoba 2-8

JOB 1-3

  • Abụ nke 141 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Job 1:10—Olee otú amaokwu a si enyere anyị aka ịghọta ihe Jizọs kwuru na Matiu 27:46? (w21.04 11 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 3:1-26 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya gbasara adres Ịntanet anyị, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Okwu: (Nkeji 5) w22.01 11-12 ¶11-14—Isiokwu: Na-akụzi Ihe Nke Ọma Ka Jems—Ezola Ọnụ, Dịrịkwa Umeala n’Obi. (th ihe ọmụmụ nke 18)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 21

  • Echere M na Ihe Niile Na-aga Ọfụma ná Ndụ M: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Echere M na Ihe Niile Na-aga Ọfụma ná Ndụ M. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị mere Nwanna Birdwell ji chee na “ihe niile na-aga ọfụma” ná ndụ ya?

    Olee otú ichebara Matiu 6:33 echiche si baara ya uru?

    Olee ihe ọzọ masịrị gị n’ihe Nwanna Birdwell kọrọ gbasara ezinụlọ ya?

  • “Jiri Ihe Ndị Na-agba n’Isimbido JW.ORG Na-ekwusa Ozi Ọma”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 59 nọmba nke 6 na nchikọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 129 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya