Disemba 11-17
JOB 25-27
Abụ nke 34 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọ Bụghị Iwu na Anyị Ga-ezu Okè Tupu Anyị Ejisie Chineke Aka Ike”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 26:14—Gịnị ka obere ihe anyị ma gbasara ihe ndị Jehova kere na-eme ka anyị ghọta gbasara Jehova? (w16.11 9 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 25:1–26:14 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya otú ọ ga-esi chọta isiokwu ga-amasị ya na jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 17)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff okwu mmalite isi nke 13 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 15)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Ihe Anyị Na-eche Si Gbasa Ijisi Chineke Aka Ike”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Disemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 2 ¶28-31, igbe 2A na 2B
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 57 na Ekpere