Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Mee p. 14-15
  • Jun 24-30

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 24-30
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Mee p. 14-15

JUN 24-30

ABỤ ỌMA 54-56

Abụ nke 48 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Chineke Nọnyeere Gị

(Nkeji 10)

Tụkwasị Jehova obi ma ụjọ jide gị, otú Devid mere (Ọma 56:1-4; w06 8/1 22-23 ¶10-11)

Jehova ji obi ị na-atachi kpọrọ ihe, ọ ga-enyekwara gị aka (Ọma 56:8; cl 243 ¶9)

Jehova nọnyeere gị. Ọ gaghị ekwe ka ihe ọjọọ ọ bụla ga-adịte aka mee gị (Ọma 56:9-13; Rom 8:36-39; w22.06 18 ¶16-17)

Ebe otu nwanna nwaanyị ihe na-enye nsogbu n’obi ji obi ya niile na-ekpe ekpere.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 55:12, 13​—Jehova ọ̀ dịla mbụ kpebie na Judas ga-arara Jizọs nye n’aka ndị iro ya? (it-1 857-858)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 55:1-23 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa mmadụ otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)

6. Okwu

(Nkeji 5) w23.01 29-30 ¶12-14​—Isiokwu: Ịhụ Jizọs n’Anya Na-eme Ka Anyị Nwee Obi Ike. Kọwaa foto a. (th ihe ọmụmụ nke 9)

Ebe otu nwanna nwaanyị nọ n’ụgbọala chọpụtara na e nwere ihe na-enye otu nwa agbọghọ nọkwa n’ụgbọala ahụ nsogbu n’obi. Nwanna nwaanyị ahụ ji traktị isiokwu ya bụ “Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ “Nye M Obi Ike” (ụdị nke a na-abụ n’ọmụmụ ihe)

7. Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị . . . Mma Agha

(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Foto si na vidio bụ́ “Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị . . . Mma Agha.” Ebe Nwanna Dugbe na-eche banyere ihe ndị mere ya.

Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị ka ị mụtara n’akụkọ Nwanna Dugbe nke nwere ike inyere gị aka ma ụjọ jide gị?

8. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Ọnwa Jun

(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 11 ¶1-8 na vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 70 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya