Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Jenụwarị p. 4
  • Jenụwarị 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Jenụwarị p. 4

JENỤWARỊ 13-19

ABỤ ỌMA 135-137

Abụ nke 2 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe Mosis weliri aka ya abụọ elu, na-ekewa Oké Osimiri Uhie. Ndị Izrel na ọtụtụ ndị ọzọ na-abụghị ndị Izrel ana-ele ihe na-emenụ, ya eju ha anya.

1. “Onyenwe Anyị Ka Chi Ọzọ Niile”

(Nkeji 10)

Jehova egosila na o nwere ikike ịchị ihe niile o kere eke (Ọma 135:5, 6; it-2 661 ¶4-5)

Ọ na-agbachitere ndị ya (Ọpụ. 14:29-31; Ọma 135:14)

Ọ na-enyere anyị aka mgbe obi dara anyị mbà (Ọma 136:23; w21.11 6 ¶16)

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 135:1, 5​—Gịnị mere e ji dee okwu bụ́ “Jaa” ọtụtụ ugboro na Baịbụl? (it-1 1248)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 135:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Nata onye gosiri mmasị akara ekwentị ya, nyekwa ya nke gị. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Ihe Ngosi. ijwfq isiokwu nke 7​—Isiokwu: Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Kraịst? (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 10

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 20 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 90 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya