EPREL 7-13
ILU 8
Abụ nke 89 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gee Ntị n’Amamihe Jizọs
(Nkeji 10)
Jehova kere Jizọs, onye a kpọrọ amamihe n’akwụkwọ Ilu, ya “abụrụ mmalite ụzọ ya” (Ilu 8:1, 4, 22; cf 131 ¶7)
Amamihe Jizọs nọ na-ebukwu ibu, ya ana-ahụkwukwa Nna ya bụ́ Jehova n’anya n’oge niile o so ya na-eke ihe (Ilu 8:30, 31; cf 131-132 ¶8-9)
Amamihe Jizọs ga-abara anyị uru ma ọ bụrụ na anyị ana-ege ya ntị (Ilu 8:32, 35; w09 4/15 31 ¶14)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ilu 8:1-3—Olee otú o si bụrụ na amamihe “na-eti mkpu n’oké olu”? (g 7/14 p. 16)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 8:22-36 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Zaa onye na-eche echiche ịbịa Ncheta Ọnwụ Jizọs ajụjụ ndị ọ jụrụ gbasara otú anyị si eme Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)
5. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Nabata onye bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs maka na ọ hụrụ akwụkwọ ịkpọ òkù n’ọnụ ụzọ ụlọ ya. Nyekwara ya aka ma a gbasaa. (lmd isi nke 3 nọmba nke 5)
6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere
(Nkeji 5) Okwu. ijwbq isiokwu nke 160—Isiokwu: Gịnị Mere E Ji Kpọọ Jizọs Ọkpara Chineke? (th ihe ọmụmụ nke 1)
Abụ nke 105
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30)w23 Febụwarị, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 6 Ihe Baịbụl Na-akụziri Anyị Gbasara Onye E Dere Uche Ya na Ya ¶1-10