Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Mee p. 8
  • Mee 26–Jun 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 26–Jun 1
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Mee p. 8

MEE 26–JUN 1

ILU 15

Abụ nke 102 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Na-enwe Obi Ụtọ

(Nkeji 10)

Ọ bụrụ na ọnwụnwa tara akpụ abịara ụmụnna anyị, o nwere ike ịdị ha ka ụbọchị niile ajọgbuola onwe ha (Ilu 15:15)

Na-ele ndị ihe na-esiri ike ọbịa (Ilu 15:17; w10 11/15 31 ¶16)

“Ihu ọchị” na okwu agbamume ole na ole nwere ike ịkasi ha obi (Ilu 15:23, 30; w18.04 23-24 ¶16-18)

Ebe otu di na nwunye na-emebeghị agadi gara n’ụlọ otu nwanna nwaanyị merela agadi soro ya na-emetụ ihe n’ọnụ.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ònye na onye n’ọgbakọ anyị ka e kwesịrị ịgba ume? Olee otú m nwere ike isi gbaa ha ume?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 15:22​—Olee otú ihe a Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere anyị aka ịna-eme mkpebi dị mma n’ihe gbasara ịgwọ ọrịa? (ijwbq isiokwu nke 39 ¶3)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ilu 15:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl nakwa na ị chọrọ ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) Gbaa onye ị na-amụrụ Baịbụl ndị ezinụlọ ya na-emegide ume. (th ihe ọmụmụ nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 155

7. Anyị Nwere Ike Inwe Obi Ụtọ n’Agbanyeghị Ọnwụnwa

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị Nsogbu, Agụụ, na Ịgba Ọtọ. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị ka ị mụtara n’akụkọ ndị a?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) w23 Mach, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 10, Gịnị Mere Ị Ga-eji Mee Baptizim? ¶11-20

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 100 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya