Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Gụọ gbasara otú Israel Martínez si kwụsị iche na ya abaghị uru, ihere onwe ya akwụsịkwa ime ya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú M Ga-esi Kwụsị Ịna-echekarị na Ihe Agaghị Adị Mma?
I nwere ike ịmụta otú ị ga-esi na-eche ihe ndị bara uru ma i mee ihe ndị e kwuru ebe a.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa IHE NDỊ GA-ENYERE NDỊ NA-ETO ETO AKA, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.