Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE
Otú E Si Jiri Ụgbọ Mmiri Anyị Bụ́ The Lightbearer Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia
N’agbanyeghị otú e si megide obere ìgwè ụmụnna anyị ndị ji ụgbọ mmiri aha ya bụ The Lightbearer na-ekwusa ozi ọma, ha ji obi ike mee ka ìhè nke eziokwu Baịbụl gbasaa n’ọtụtụ ebe e nwere ụba mmadụ.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DI ICHE ICHE, pịzie IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE.
È KERE YA EKE?
Otú Anụ Mmiri A Na-akpọ Sea Cucumber Si Agbanwe Ahụ́ Ya
Gịnị mere akpụkpọ ahụ́ anụ mmiri a ji ahigharị ahịgharị?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DI ICHE ICHE, pịzie È KERE YA EKE?