Nke A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2021
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MACH 1 RUO EPREL 4, 2021
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe oké ìgwè mmadụ guzo n’ihu ocheeze Chineke dị ebube nakwa n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Ha yi uwe mwụda na-acha ọcha, jirikwa igu nkwụ n’aka (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 3, paragraf nke 7)