Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
N’ỤLỌ NCHE A
Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 9: Mee 3 ruo 9, 2021
2 Ụmụ Okorobịa, Olee Otú Unu Ga-esi Mee Ka Ndị Ọzọ Tụkwasị Unu Obi?
Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 10: Mee 10 ruo 16, 2021
8 Otú Ọgbakọ Ga-esi Enyere Ndị A Na-amụrụ Baịbụl Aka Iru Eru Ime Baptizim
Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 11: Mee 17 ruo 23, 2021
14 Otú Ịgụ Baịbụl Si Enyere Anyị Aka Idi Nsogbu
Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 12: Mee 24 ruo 30, 2021
20 Ịhụnanya Na-enyere Anyị Aka Mgbe A Kpọrọ Anyị Asị