Nke A Na-amụ Amụ
JUN 2021
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌGỌST 2 RUO 29, 2021
© 2021 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe otu nwanna na nwunye ya na-amụrụ otu nwa okorobịa ihe. Nwa okorobịa ahụ ji akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi nke e biri ebi (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 22, paragraf nke 2)