Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
AJỤJỤ ỌNỤ
E Si n’Otu Onye A Na-amụrụ Baịbụl Mụwaziere Ọtụtụ Ndị Baịbụl
Gụọ gbasara otú Ndịàmà Jehova nọ na Gụatemala si zie ndị na-asụ asụsụ Kekchi n’obodo ahụ ozi ọma.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa IHE NDỊÀMÀ JEHOVA KỌRỌ, pizie ỊKỤZIRI NDỊ MMADỤ EZIOKWU DỊ NA BAỊBỤL.
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Obere Igbe E Ji Enweta Akwụkwọ na Vidio Ndị E Ji Akụzi Baịbụl
Ọtụtụ Ndịàmà Jehova nweziri ike iwere akwụkwọ na ihe ndị ọzọ nzukọ a wepụtara n’abanyeghị n’Ịntanet.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa IHE NDỊÀMÀ JEHOVA KỌRỌ, pizie IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME.