Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2021
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 6, 2021 RUO JENỤWARỊ 2, 2022
© 2021 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
N’agbanyeghị na Noa ji obi ya niile kwusaa ozi ọma ọtụtụ afọ, o nweghị onye ọzọ so ya banye n’ụgbọ ahụ e wezụga ndị ezinụlọ ya. Ma, ọ nọgidere na-erubere Chineke isi ma jezuo ozi ya (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 43, paragraf nke 11)